Copyright law of the United States

Copyright law of the United States

Iwu nwebiisinka nke United States na-enye nchebe naanị maka "ọrụ mbụ nke ode akwụkwọ". Site na ebumnuche ekwuru iji kwalite nka na omenala, iwu nwebiisinka na-ekenye ndị na-ede akwụkwọ ikike dị iche iche: ime na ire mbipụta nke ọrụ ha, imepụta ọrụ ewepụtara, na ịrụ ma ọ bụ gosipụta ọrụ ha n'ihu ọha. Ikike ndị a pụrụ iche dị n'okpuru oke oge, yana n'ozuzu ya ga-agwụ afọ 70 ka onye odee nwụsịrị ma ọ bụ afọ 95 ka ebipụchara. Na United States, akwụkwọ ndị e bipụtara tupu Jenụwarị 1, 1927, dị na mbipụta akwụkwọ

Iwu ikike nwebisiinka nke United States na-agbaso usoro ọmụmụ ya laghachi na British Statute of Anne, nke metụtara iwu ikike nwebesiinka nke mbụ nke United States, Iwu Nwebisiinka na 1790. Ogologo ikike nwebisiinka nke ndị nna guzobere bụ afọ iri na anọ, gbakwunyere ikike imezigharị ya otu oge, maka afọ iri na ise ọzọ. Afọ iri anọ ka e mesịrị, a gbanwere okwu mbụ ahụ ka ọ bụrụ afọ iri abụọ na asatọ.