Àtụ:Infobox interventionsIbelata ịmụ ọtụtụ ụmụ , nke amakwa dịka ogwu eji egbochi ịmụ ọtụtụ ụmụ na ịmụ ọtụtụ ụmụ n'enyeghị,bụ ụzọ maọbụ ihe eji egbochi afọ ime. Ime nkwado, ikesa n’iji ihe eji ebelata ịmụ ọtụtụ ụmụ ka a na-akpọnkpebi ezinụlọ maka ụmụ ha ga-amụ Enweela ụzọ dị iche iche eji ebelata ịmụ ọtụtụ ụmụ kemgbe ogologo oge mana nke kasị aga nkeọma ma maa mma malitere ịdị na n’oge adịbeghị anya ugbu a N’ebe ụfọdụ a na-ahụta ụzọ ọgbara ọhụrụ eji ebelata ịmụ ọtụtụ ụmụ dika ihe jọgburu onwe ya na njọ n’ebe nkwenkwe, okpukpe n’ọchịchị dị.
N’ebe ndị n’eto eto nọ,n’ihi ihe n’esi na ya apụta. Inwe nnukwu nkuzi banyere inwe mmekọahụn’inwe ihe eji egbochi afọ imega-ebelata ịmụ ụmụ akwadoghị maka ha n’ọgbọ ndị a. Enwere ike iji ụdị igbochi afọ ime ọbụla mee ihe n’etiti ndị n’eto eto,mana ụdị eji eme ya n’oge ochie kasị dịrị ire ma n’ebelata ya ugbu a. Mgbe nwaanyị mụsịrị nwa, nwaanyị anaghị enye nwa ara nwere ike ịtụrụ ime mgbe oruru ọnwa anọ maọbụ isii ọmụsịrị nwa Enwere ike ibido mewe mgbochi ịmụ ọtụtụ ụmụ ozugbo, ebe ụfodụ n’echere ruo ọnwa isii. N’ebe ụmụ nwaanyị n’enye ụmụaka ara nọọ,ga-akwalite ndụ nke ime ahụ ha karịa ụdị ọbụla ọzọ mee ihe N’etiti ụmụ nwaanyị ndị gaferela ịtụ imea na-atụ aro ka ha jiri ihe eji egbochi afọ ime nke dị n’eme ihe ruo ihe ruru otu afọ.
↑ (2011) "We have the evidence to enhance adolescent sexual and reproductive health--do we have the will?". Adolescent medicine: state of the art reviews22 (3): 521–543, xii. PMID 22423463.
↑Gizzo, S (October 2012). "Nowadays which emergency contraception? Comparison between past and present: latest news in terms of clinical efficacy, side effects and contraindications.". Gynecological endocrinology : the official journal of the International Society of Gynecological Endocrinology28 (10): 758–63. DOI:10.3109/09513590.2012.662546. PMID 22390259.
↑DiCenso A, Guyatt G, Willan A, Griffith L (June 2002). "Interventions to reduce unintended pregnancies among adolescents: systematic review of randomised controlled trials". BMJ324 (7351): 1426. DOI:10.1136/bmj.324.7351.1426. PMID 12065267.