ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha ọmụmụ | Ngozi Grace Adichie |
Aha enyere | Chimamanda, Ngozi |
aha ezinụlọ ya | Adichie |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 15 Septemba 1977 |
Ebe ọmụmụ | Enúgwu |
Asụsụ obodo | Asụ̀sụ̀ Ìgbò |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Asụ̀sụ̀ Ìgbò, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ụdị ọrụ ya | Ábu |
onye were ọrụ | Wesleyan University |
ebe agụmakwụkwọ | Yale University, Johns Hopkins University, Drexel University, Eastern Connecticut State University, Mahadum nke Nigeria |
ogo mmụta | Master of Arts |
Ebe obibi | Anambara Steeti |
agbụrụ | Ndị Igbo |
okpukpere chi/echiche ụwa | Katọlik |
Ọrụ ama ama | Purple Hibiscus, Half a Yellow Sun, Americanah |
Onye òtù nke | American Academy of Arts and Sciences |
ụdị | Ábu, akwụkwọ akụkọ |
onye nlereranya | Chinụa Achebe, Enid Blyton, V. S. Naipaul |
ahọpụtara maka | Booker Prize |
webụsaịtị | https://www.chimamanda.com, https://www.chimamanda.com/ |
Nwere ọrụ na mkpokọta | Givens Collection of African American Literature |
ikike nwebiisinka dị ka onye okike | Ọrụ nwebiisinka chekwara |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Chimamanda Ngozi Adichie (A mụrụ n" mkpụrụ ụbọchị iri na ise n' ọnwa itoolu (Septemba) n'afọ 1977) bụ onye Naijiria bụrụkwa onye édémédé akwụkwọ.
A mụrụ Adichie n'afọ nke 1977 n Enugu, Ȯra Enugu nke dị n'ala Naijiria. Ọ bụ onye Igbo.
Ọ gara ụlọ akwụkwọ na Nsukka, gakwaa mahadum na Nsukka (Ȯra Enugu), n'ikeazu n'ime Njikota Obodo Amerika na Philadelphia (Pensílvéníyạ), Kónétíkùt, Baltimore (Maryland) na mahadum Yale, New Haven (Connecticut). Adichie bi na Njikota Obodo Amerika na Naigeria.
Wikimedia Commons nwe ru media dị ikwu nye Chimamanda Ngozi Adichie. |