ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
Aha enyere | David |
aha ezinụlọ ya | Okereke |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Ọgọọst 1997 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | gaa n'ihu |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2016 |
onye nsonye òtù egwuregwu | Spezia Calcio, Cosenza Calcio, Club Brugge K.V. |
Ọnọdụ ahụike | COVID-19 |
ụdị egwuregwu | Footbọl |
David Chidozie Okereke (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1997). Ọ bụ onye Naijiria na-agba bọọlụ nke na-anodu n'ihu maka ụlọ ọrụ Serie A Cremonese .
O nyere ndị Spezia goolu nke mbụ ya na Serie B n'abali itoolu n'ọnwa Eprel n'afọ 2016 na egwuregwu megidere Novara. N'afọ 2018, o nyere goolu iri na enyemaka iri na atọ n'egwuregwu iri atọ na atọ.
N'abalị itoolu n'ọnwa Julaị n'afọ 2019, ọ bịanyere aka na nkwekọrịta afọ anọ nke Club Brugge.
N'abalị iri na abụọ n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 2021, Okereke sonyeere otu egwuregwu Serie A Venezia nke e buliri elu na mgbazinye ego ogologo oge na ohere nhọrọ iji mee ka nnyefe ahụ bụrụ nke na-adịgide adịgide.
N'abali iri abọụ na asatọ n'ime onwa Julaị n'afọ 2022, Okereke sonyeere Cremonese, na nkwekọrịta afọ atọ maka ego a kọrọ na ọ bụ € 10 nde.
N'abalị iri na ise n'ọnwa Septemba n'afọ 2020, a chọpụtara na ọ na-arịa COVID-19.
Club | Season | League | Cup | Continental | Other | Total | ||||||
---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|---|
Division | Apps | Goals | Apps | Goals | Apps | Goals | Apps | Goals | Apps | Goals | ||
Lavagnese | 2015–16 | Serie D | 3 | 1 | – | – | — | 3 | 1 | |||
Spezia | 2015–16 | Serie B | 3 | 0 | 0 | 0 | – | – | 3 | 0 | ||
2016–17 | Serie B | 14 | 0 | 3 | 1 | – | – | 17 | 1 | |||
2017–18 | Serie B | 6 | 0 | 0 | 0 | – | – | 6 | 0 | |||
2018–19 | Serie B | 31 | 10 | 2 | 0 | – | – | 33 | 10 | |||
Total | 54 | 10 | 5 | 1 | 0 | 0 | 0 | 0 | 59 | 11 | ||
Cosenza (loan) | 2017–18 | Serie C | 24 | 4 | 2 | 1 | – | – | 26 | 5 | ||
Club Brugge | 2019–20 | Pro League | 22 | 9 | 4 | 2 | 9 | 0 | – | 35 | 11 | |
2020–21 | Pro League | 28 | 4 | 2 | 0 | 5 | 0 | – | 35 | 4 | ||
2021–22 | Pro League | 1 | 0 | 0 | 0 | – | 0 | 0 | 1 | 0 | ||
Total | 51 | 13 | 6 | 2 | 14 | 0 | 0 | 0 | 71 | 15 | ||
Venezia (loan) | 2021–22 | Serie A | 32 | 7 | 1 | 0 | – | – | 33 | 7 | ||
Cremonese | 2022–23 | Serie A | 29 | 7 | 5 | 2 | – | – | 34 | 9 | ||
Career total | 193 | 42 | 19 | 6 | 14 | 0 | 0 | 0 | 226 | 48 |
Klọb Brugge