ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | France, Kánada |
aha n'asụsụ obodo | Marie Cardinal |
Aha enyere | Marie |
aha ezinụlọ ya | Cardinal |
Ụbọchị ọmụmụ ya | 9 Maachị 1928, 9 Maachị 1929 |
Ebe ọmụmụ | Algiers |
Ụbọchị ọnwụ ya | 9 Mee 2001 |
Ebe ọ nwụrụ | Valréas |
Ebe olili | Q110358231 |
Dị/nwunye | Jean-Pierre Ronfard |
nwa | Alice Ronfard |
Asụsụ obodo | French language |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
Asụsụ ọ na-ede | French language |
Ọrụ ọ na-arụ | ode akwukwo ifo, Odee akwụkwọ, Onye ntaakụkọ, omee ihe nkiri |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Marie Kadinal (onye amụrụ Simone Odette Marie-Thérèse Cardinal; 9 Machị 1929 - 9 Mee 2001) bụ onye France na-ede akwụkwọ akụkọ na onye na-eme ihe nkiri mgbe ụfọdụ.
A mụrụ Cardinal na French Algeria ma bụrụ nwanne nwanyị nke onye nduzi ihe nkiri Pierre Cardinal. Ọ nwetara akara ugo mmụta na nkà ihe ọmụma na Sorbonne ma lụọ onye edemede egwuregwu French, o bu onye nduzi Jean-Pierre Ronfard na 1953. Ha nwere ụmụ atọ; Alice, Benoit, na Benedict. Site na 1953 ruo 1960 ọ kụziri nkà ihe ọmụma na ụlọ akwụkwọ dị na Salonica, Lisbon, Vienna na Montreal.
Kadinal bipụtara akwụkwọ akụkọ mbụ ya, Écoutez la Mer (Kwuo Oké Osimiri), n'afọ 1962. N'ime afọ ndị 1960 ọ bipụtara akwụkwọ akụkọ atọ ọzọ ma tinye aka na ihe nkiri. N'afọ 1967, o nwere ọrụ na ihe nkiri Jean-Luc Godard bụ Deux Ou Trois Choses Que Je Sais D'elle ma rụọ ọrụ a na-agaghị echefu echefu nke nne Mouchette na ihe nkiri Robert Bresson bụ Mouchette .
N'afọ 1972, Kadinal bipụtara La Clé Sur La Porte (The Key of the Door), Les Mots Pour Le Dire (The Words to Say It) sochiri ya n'afọ 1975; akwụkwọ akụkọ abụọ a bụ ndị kacha ere ahịa ma mee ka aha ya bụrụ onye a ma ama. Les Mots Pour Le Dire bụ akwụkwọ mbụ nke Kadinal bipụtara na United States.
<ref>
tag; no text was provided for refs named Johnson